-
2 Samuel 23:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Onye na-esote ya bụ Shama nwa Egi onye Hararaịt. O nwere ụbọchị ndị Filistia zukọtara na Lihaị, n’ala ebe ahịhịa lentil juru, ndị Izrel agbaara ha ọsọ.
-