2 Samuel 23:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mmadụ atọ n’ime mmadụ iri atọ bụ́ ndị isi gakwuuru Devid n’ọgba Adọlam+ n’oge a na-ewe ihe ubi. Ma, ndị Filistia nọ ebe ha mara ụlọikwuu na Ndagwurugwu Refeyim.+
13 Mmadụ atọ n’ime mmadụ iri atọ bụ́ ndị isi gakwuuru Devid n’ọgba Adọlam+ n’oge a na-ewe ihe ubi. Ma, ndị Filistia nọ ebe ha mara ụlọikwuu na Ndagwurugwu Refeyim.+