2 Samuel 23:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’oge ahụ, Devid nọ ebe a rụsiri ike.+ Ebe ndị agha Filistia na-anọ eche nche dịkwa na Betlehem.