2 Samuel 23:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ sịkwara: “Tụfịakwa! Jehova, agaghị m aṅụ mmiri a. Olee ihe mere m ga-eji ṅụọ ọbara+ ụmụ nwoke a gaara anwụ ebe ha gara iseta mmiri?” N’ihi ya, o kweghị aṅụ ya. Ihe a ka ndị dike atọ ahụ so ná ndị agha ya mere. 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:17 ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 77 Ụlọ Nche,5/15/2005, p. 19
17 Ọ sịkwara: “Tụfịakwa! Jehova, agaghị m aṅụ mmiri a. Olee ihe mere m ga-eji ṅụọ ọbara+ ụmụ nwoke a gaara anwụ ebe ha gara iseta mmiri?” N’ihi ya, o kweghị aṅụ ya. Ihe a ka ndị dike atọ ahụ so ná ndị agha ya mere.