2 Samuel 23:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Abishaị+ nwanne Joab nwa Zeruya+ bụ onyeisi ndị dike atọ ọzọ. E nwere mgbe o ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ (300). Aha ya na-edekwa ude ka nke ndị dike atọ mbụ ahụ.+
18 Abishaị+ nwanne Joab nwa Zeruya+ bụ onyeisi ndị dike atọ ọzọ. E nwere mgbe o ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ (300). Aha ya na-edekwa ude ka nke ndị dike atọ mbụ ahụ.+