2 Samuel 24:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Eze wee gwa Joab+ ya na ya nọ, onye bụ́kwa onyeisi ndị agha, sị: “Biko, gagharịanụ n’ebo niile n’Izrel, malite na Dan ruo Bia-shiba,+ debanụ aha ndị mmadụ n’akwụkwọ, ka m mara ole ndị Izrel dị.”
2 Eze wee gwa Joab+ ya na ya nọ, onye bụ́kwa onyeisi ndị agha, sị: “Biko, gagharịanụ n’ebo niile n’Izrel, malite na Dan ruo Bia-shiba,+ debanụ aha ndị mmadụ n’akwụkwọ, ka m mara ole ndị Izrel dị.”