-
2 Samuel 24:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ma Joab sịrị eze: “Ka Jehova bụ́ Chineke gị mee ka ndị ya hikwuo nne otu narị (100) okpukpu, ka onyenwe m eze jirikwa anya ya hụ ya. Ma, oleedị ihe mere onyenwe m eze ji chọọ ime ụdị ihe a?”
-