2 Samuel 24:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha gafere Osimiri Jọdan, maa ụlọikwuu n’Aroa,+ n’ebe ndịda* obodo dị n’etiti otu ndagwurugwu. Ha gakwara n’ala ebo Gad, gaakwa Jeza.+
5 Ha gafere Osimiri Jọdan, maa ụlọikwuu n’Aroa,+ n’ebe ndịda* obodo dị n’etiti otu ndagwurugwu. Ha gakwara n’ala ebo Gad, gaakwa Jeza.+