2 Samuel 24:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha mechakwara gaa ebe a rụsiri ike na Taya,+ gaakwa n’obodo ndị Haịvaịt+ niile nakwa nke ndị Kenan niile. Ha kwụsịziri na Bia-shiba,+ nke dị na Negeb*+ nke Juda.
7 Ha mechakwara gaa ebe a rụsiri ike na Taya,+ gaakwa n’obodo ndị Haịvaịt+ niile nakwa nke ndị Kenan niile. Ha kwụsịziri na Bia-shiba,+ nke dị na Negeb*+ nke Juda.