2 Samuel 24:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova wee mee ka e nwee ọrịa na-efe efe+ n’Izrel malite n’ụtụtụ ruo oge e kwuru na ọ ga-akwụsị. Puku mmadụ iri asaa (70,000) nwụkwara+ n’Izrel malite na Dan ruo Bia-shiba.+
15 Jehova wee mee ka e nwee ọrịa na-efe efe+ n’Izrel malite n’ụtụtụ ruo oge e kwuru na ọ ga-akwụsị. Puku mmadụ iri asaa (70,000) nwụkwara+ n’Izrel malite na Dan ruo Bia-shiba.+