2 Samuel 24:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Mgbe otu mmụọ ozi matịrị aka ka o gbuchapụ ndị bi na Jeruselem, Jehova meteere ha ebere.+ Ọ gwaziri mmụọ ozi ahụ chọrọ igbuchapụ ndị Izrel, sị: “O zuola! Wetuo aka gị.” Mmụọ ozi Jehova nọ nso n’ebe Arọna onye Jebus na-anọ azọcha ọka.+
16 Mgbe otu mmụọ ozi matịrị aka ka o gbuchapụ ndị bi na Jeruselem, Jehova meteere ha ebere.+ Ọ gwaziri mmụọ ozi ahụ chọrọ igbuchapụ ndị Izrel, sị: “O zuola! Wetuo aka gị.” Mmụọ ozi Jehova nọ nso n’ebe Arọna onye Jebus na-anọ azọcha ọka.+