2 Samuel 24:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe Devid hụrụ mmụọ ozi ahụ nọ na-egbu ndị mmadụ, ọ sịrị Jehova: “Ọ bụ m mehiere, ọ bụkwa m mejọrọ ihe. Gịnị ka atụrụ+ ndị a mere? Biko, bịa gbuo mụ na ndị ezinụlọ nna m.”+ 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:17 Ụlọ Nche,5/15/2005, p. 19
17 Mgbe Devid hụrụ mmụọ ozi ahụ nọ na-egbu ndị mmadụ, ọ sịrị Jehova: “Ọ bụ m mehiere, ọ bụkwa m mejọrọ ihe. Gịnị ka atụrụ+ ndị a mere? Biko, bịa gbuo mụ na ndị ezinụlọ nna m.”+