2 Samuel 24:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Arọna jụrụ ya, sị: “Gịnị mere onyenwe m eze ji bịa na nke ohu ya?” Devid asị ya: “Ọ bụ ka m zụrụ ebe ị na-anọ azọcha ọka, rụọrọ Jehova ebe ịchụàjà ebe ahụ, ka ọ kwụsị ịta ndị Izrel ahụhụ.”+
21 Arọna jụrụ ya, sị: “Gịnị mere onyenwe m eze ji bịa na nke ohu ya?” Devid asị ya: “Ọ bụ ka m zụrụ ebe ị na-anọ azọcha ọka, rụọrọ Jehova ebe ịchụàjà ebe ahụ, ka ọ kwụsị ịta ndị Izrel ahụhụ.”+