-
2 Samuel 24:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Ma Arọna sịrị Devid: “Onyenwe m eze, were ya. Jirikwa ihe ọ bụla dị gị mma chụọ àjà. Lee ehi ị ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ, werekwa ihe e ji eticha ọka nakwa osisi e ji ejikọta ehi mere nkụ.
-