-
2 Samuel 24:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Eze, mụnwa bụ́ Arọna na-enye gị ihe a niile.” Arọna gwakwara eze, sị: “Ka Jehova bụ́ Chineke gị meere gị amara.”