2 Samuel 24:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Devid wee rụọrọ Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà a na-esu ọkụ na àjà udo. Jehova nabatakwara arịrịọ ha na-arịọ ya maka ala ahụ,+ kwụsịzie igbu ndị Izrel.
25 Devid wee rụọrọ Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà a na-esu ọkụ na àjà udo. Jehova nabatakwara arịrịọ ha na-arịọ ya maka ala ahụ,+ kwụsịzie igbu ndị Izrel.