1 Ndị Eze 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Eze Devid emeela agadi,+ kaakwa ezigbo nká. N’agbanyeghị na a na-ekpuchi ya ákwà, ahụ́ anaghị ekporo ya ọkụ.
1 Eze Devid emeela agadi,+ kaakwa ezigbo nká. N’agbanyeghị na a na-ekpuchi ya ákwà, ahụ́ anaghị ekporo ya ọkụ.