1 Ndị Eze 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O nwebeghịkwa mgbe nna ya baara ya mba,* ma ọ bụkwanụ jụọ ya, sị: “Gịnị mere i ji mee ihe a?” Adọnaịja makwara ezigbo mma. Nne ya mụrụ ya mgbe a mụchara Absalọm.
6 O nwebeghịkwa mgbe nna ya baara ya mba,* ma ọ bụkwanụ jụọ ya, sị: “Gịnị mere i ji mee ihe a?” Adọnaịja makwara ezigbo mma. Nne ya mụrụ ya mgbe a mụchara Absalọm.