1 Ndị Eze 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ka oge na-aga, Adọnaịja gara n’akụkụ nkume dị na Zohelet, nke dị nso n’En-rogel, chụọ atụrụ na ehi nakwa anụ ndị ọzọ gbara agba n’àjà.+ Ọ kpọkwara ụmụnne ya ndị nwoke niile bụ́ ụmụ eze nakwa ụmụ nwoke Juda niile na-ejere eze ozi.
9 Ka oge na-aga, Adọnaịja gara n’akụkụ nkume dị na Zohelet, nke dị nso n’En-rogel, chụọ atụrụ na ehi nakwa anụ ndị ọzọ gbara agba n’àjà.+ Ọ kpọkwara ụmụnne ya ndị nwoke niile bụ́ ụmụ eze nakwa ụmụ nwoke Juda niile na-ejere eze ozi.