1 Ndị Eze 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Netan+ gaziri gwa Bat-shiba,+ nne Solomọn,+ sị: “Ọ̀ bụ na ị nụbeghị na Adọnaịja+ nwa Hagit aghọọla eze? Devid onyenwe anyị amaghịkwa gbasara ya.
11 Netan+ gaziri gwa Bat-shiba,+ nne Solomọn,+ sị: “Ọ̀ bụ na ị nụbeghị na Adọnaịja+ nwa Hagit aghọọla eze? Devid onyenwe anyị amaghịkwa gbasara ya.