1 Ndị Eze 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Gakwuru Eze Devid, sịkwa ya, ‘Ọ́ bụghị gịnwa, bụ́ onyenwe m eze, ṅụụrụ ohu gị nwaanyị iyi, sị: “Ọ bụ nwa gị Solomọn ga-abụ eze ma m nwụọ, ọ bụkwa ya ga-anọ n’ocheeze m”?+ Oleekwanụ ihe mere Adọnaịja jizi ghọọ eze?’
13 Gakwuru Eze Devid, sịkwa ya, ‘Ọ́ bụghị gịnwa, bụ́ onyenwe m eze, ṅụụrụ ohu gị nwaanyị iyi, sị: “Ọ bụ nwa gị Solomọn ga-abụ eze ma m nwụọ, ọ bụkwa ya ga-anọ n’ocheeze m”?+ Oleekwanụ ihe mere Adọnaịja jizi ghọọ eze?’