1 Ndị Eze 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ chụọla ọtụtụ ehi na anụ ndị ọzọ gbara agba nakwa atụrụ n’àjà, kpọọkwa ụmụ eze ndị nwoke niile, Abayata onye nchụàjà, na Joab onyeisi ndị agha.+ Ma, ọ kpọghị ohu gị bụ́ Solomọn.+
19 Ọ chụọla ọtụtụ ehi na anụ ndị ọzọ gbara agba nakwa atụrụ n’àjà, kpọọkwa ụmụ eze ndị nwoke niile, Abayata onye nchụàjà, na Joab onyeisi ndị agha.+ Ma, ọ kpọghị ohu gị bụ́ Solomọn.+