25 Ihe mere m ji ajụ bụ na ọ gara taa chụọ ọtụtụ ehi na anụ ndị ọzọ gbara agba nakwa atụrụ n’àjà.+ Ọ kpọọkwala ụmụ eze ndị nwoke niile, ndị isi ndị agha, na Abayata onye nchụàjà.+ Ha na ya nọkwa ebe ahụ na-eri, na-aṅụ, ha ana-asịkwa, ‘Eze Adọnaịja, ị ga-adị ogologo ndụ!’