1 Ndị Eze 1:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Eze Devid sịrị ozugbo ahụ: “Kpọọrọnụ m Zedọk onye nchụàjà, Netan onye amụma, na Benaya+ nwa Jehoyada.”+ Mgbe a kpọrọ ha, ha abịa ebe eze nọ.
32 Eze Devid sịrị ozugbo ahụ: “Kpọọrọnụ m Zedọk onye nchụàjà, Netan onye amụma, na Benaya+ nwa Jehoyada.”+ Mgbe a kpọrọ ha, ha abịa ebe eze nọ.