1 Ndị Eze 1:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Eze asị ha: “Kpọrọnụ ndị na-ejere m ozi gaa mee ka Solomọn nwa m nọdụ n’elu jakị m,*+ durukwanụ ya gaa Gaịhọn.+
33 Eze asị ha: “Kpọrọnụ ndị na-ejere m ozi gaa mee ka Solomọn nwa m nọdụ n’elu jakị m,*+ durukwanụ ya gaa Gaịhọn.+