1 Ndị Eze 1:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Zedọk onye nchụàjà na Netan onye amụma ga-etekwa ya mmanụ+ ebe ahụ ka ọ bụrụ eze Izrel. Fụọkwanụ opi ma sị, ‘Eze Solomọn ga-adị ogologo ndụ.’+
34 Zedọk onye nchụàjà na Netan onye amụma ga-etekwa ya mmanụ+ ebe ahụ ka ọ bụrụ eze Izrel. Fụọkwanụ opi ma sị, ‘Eze Solomọn ga-adị ogologo ndụ.’+