-
1 Ndị Eze 1:35Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
35 Sorokwanụ ya lọghachi ebe a ka ọ bịa nọrọ n’ocheeze m. Ọ bụ ya ga-abụ eze ga-anọchi m. Ọ bụkwa ya ka m ga-ahọpụta ka ọ bụrụ onye ndú Izrel na Juda.”
-