1 Ndị Eze 1:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Zedọk onye nchụàjà, Netan onye amụma, Benaya+ nwa Jehoyada, nakwa ndị Keretaịt na ndị Peletaịt+ gaziri mee ka Solomọn nọdụ n’elu jakị Eze Devid,+ dugakwa ya Gaịhọn.+
38 Zedọk onye nchụàjà, Netan onye amụma, Benaya+ nwa Jehoyada, nakwa ndị Keretaịt na ndị Peletaịt+ gaziri mee ka Solomọn nọdụ n’elu jakị Eze Devid,+ dugakwa ya Gaịhọn.+