1 Ndị Eze 1:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Ha niile mechakwara soro ya laghachi, na-afụ ọjà, na-aṅụrịkwa ezigbo ọṅụ, nke na ala gbabiri abụọ n’ihi mkpọtụ ha na-eme.+
40 Ha niile mechakwara soro ya laghachi, na-afụ ọjà, na-aṅụrịkwa ezigbo ọṅụ, nke na ala gbabiri abụọ n’ihi mkpọtụ ha na-eme.+