1 Ndị Eze 1:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, Jonatan+ nwa Abayata onye nchụàjà bịara. Adọnaịja asị ya: “Batawa, ị bụ ezigbo mmadụ. Ama m na i ji ozi ọma bịa.”
42 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, Jonatan+ nwa Abayata onye nchụàjà bịara. Adọnaịja asị ya: “Batawa, ị bụ ezigbo mmadụ. Ama m na i ji ozi ọma bịa.”