1 Ndị Eze 1:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Eze gwara Zedọk onye nchụàjà, Netan onye amụma, Benaya nwa Jehoyada, nakwa ndị Keretaịt na ndị Peletaịt, ka ha mee ka Solomọn nọdụ n’elu jakị eze.+
44 Eze gwara Zedọk onye nchụàjà, Netan onye amụma, Benaya nwa Jehoyada, nakwa ndị Keretaịt na ndị Peletaịt, ka ha mee ka Solomọn nọdụ n’elu jakị eze.+