1 Ndị Eze 1:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Ihe ọzọ bụ na ndị na-ejere eze ozi gara kelee onyenwe anyị bụ́ Eze Devid, sị: ‘Ka Chineke gị mee ka aha Solomọn na-ede ude karịa nke gị. Ka o meekwa ka ọchịchị ya sie ike karịa nke gị.’ Eze wee nọrọ n’àkwà* ya kpọọrọ Chineke isiala.
47 Ihe ọzọ bụ na ndị na-ejere eze ozi gara kelee onyenwe anyị bụ́ Eze Devid, sị: ‘Ka Chineke gị mee ka aha Solomọn na-ede ude karịa nke gị. Ka o meekwa ka ọchịchị ya sie ike karịa nke gị.’ Eze wee nọrọ n’àkwà* ya kpọọrọ Chineke isiala.