1 Ndị Eze 1:52 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 Mgbe Solomọn nụrụ ya, ọ sịrị: “Ọ bụrụ na o mee ihe dị mma, otu ntutu isi ya agaghị ada n’ala. Ma ọ bụrụ na o mee ihe ọjọọ,+ ọ ga-anwụ.”
52 Mgbe Solomọn nụrụ ya, ọ sịrị: “Ọ bụrụ na o mee ihe dị mma, otu ntutu isi ya agaghị ada n’ala. Ma ọ bụrụ na o mee ihe ọjọọ,+ ọ ga-anwụ.”