3 Na-erubere Jehova bụ́ Chineke gị isi. Na-eso ụzọ ya. Na-eme ihe o kwuru. Na-edebe iwu ya. Na-eme ihe o kpebiri, na-esokwa ntụziaka ya, otú e dere ha n’Iwu Mosis.+ I mee ihe a niile, ihe ga na-agaziri gị n’ihe ọ bụla ị na-eme nakwa n’ebe ọ bụla ị na-aga.