1 Ndị Eze 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ ga-emekwa ka Jehova mezuo nkwa o kwere m. Ọ sịrị: ‘Ọ bụrụ na ụmụ gị ejisie ike jiri obi ha niile na mkpụrụ obi* ha niile+ na-edebe iwu m, ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye si n’ezinụlọ gị ga-anọ n’ocheeze Izrel.’+
4 Ọ ga-emekwa ka Jehova mezuo nkwa o kwere m. Ọ sịrị: ‘Ọ bụrụ na ụmụ gị ejisie ike jiri obi ha niile na mkpụrụ obi* ha niile+ na-edebe iwu m, ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye si n’ezinụlọ gị ga-anọ n’ocheeze Izrel.’+