1 Ndị Eze 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Shimiaị nwa Gira, onye ebo Benjamin nke si Bahurim, bi gị nso. Ọ bụ ya kpọrọ m iyi ma kparịa m ezigbo mkparị+ n’ụbọchị m na-aga Mahaneyim.+ Ma mgbe ọ bịara zute m n’Osimiri Jọdan, m ji aha Jehova ṅụọrọ ya iyi na m gaghị egbu ya.+
8 “Shimiaị nwa Gira, onye ebo Benjamin nke si Bahurim, bi gị nso. Ọ bụ ya kpọrọ m iyi ma kparịa m ezigbo mkparị+ n’ụbọchị m na-aga Mahaneyim.+ Ma mgbe ọ bịara zute m n’Osimiri Jọdan, m ji aha Jehova ṅụọrọ ya iyi na m gaghị egbu ya.+