1 Ndị Eze 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma ugbu a, ahapụla ịkwụ ya ụgwọ ihe o mere,+ n’ihi na ị bụ nwoke ma ihe. Ị makwa ihe i kwesịrị ime ya. N’agbanyeghị na o meela agadi, ekwekwala ka ọ nwụọrọ onwe ya.”*+
9 Ma ugbu a, ahapụla ịkwụ ya ụgwọ ihe o mere,+ n’ihi na ị bụ nwoke ma ihe. Ị makwa ihe i kwesịrị ime ya. N’agbanyeghị na o meela agadi, ekwekwala ka ọ nwụọrọ onwe ya.”*+