1 Ndị Eze 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Adọnaịja asị: “O doro gị anya na ọ bụ m gaara abụ eze. Ndị Izrel niile nọkwa na-atụ anya na ọ bụ m ga-abụ eze.+ Ma, ọ dabara na ọ bụghị mụnwa mechara bụrụ eze, kama, ọ bụ nwanne m nwoke, n’ihi na ọ bụ ya ka Jehova chọrọ ka ọ bụrụ eze.+
15 Adọnaịja asị: “O doro gị anya na ọ bụ m gaara abụ eze. Ndị Izrel niile nọkwa na-atụ anya na ọ bụ m ga-abụ eze.+ Ma, ọ dabara na ọ bụghị mụnwa mechara bụrụ eze, kama, ọ bụ nwanne m nwoke, n’ihi na ọ bụ ya ka Jehova chọrọ ka ọ bụrụ eze.+