1 Ndị Eze 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ya asị ya: “Biko, gwa Eze Solomọn ka ọ kpọnye m Abishag+ nwaanyị Shunem ka m lụwa. Ama m na ọ gaghị ajụ ma ị gwa ya.” 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:17 Ụlọ Nche,7/1/2005, p. 29
17 Ya asị ya: “Biko, gwa Eze Solomọn ka ọ kpọnye m Abishag+ nwaanyị Shunem ka m lụwa. Ama m na ọ gaghị ajụ ma ị gwa ya.”