-
1 Ndị Eze 2:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Eze Solomọn jizi aha Jehova ṅụọ iyi, sị: “Ka Chineke taa m ahụhụ, ka ọ tasiekwa m ahụhụ ike, ma ọ bụrụ na ihe a Adọnaịja rịọrọ ataghị isi ya.
-