1 Ndị Eze 2:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ugbu a, ọ bụ Jehova Chineke dị ndụ mere ka ọchịchị m sie ezigbo ike,+ mee ka m nọrọ n’ocheeze Devid nna m, rụọkwara m ụlọ*+ otú o kwere ná nkwa. Eji m Chineke a na-aṅụ iyi na Adọnaịja ga-anwụrịrị+ taa.”
24 Ugbu a, ọ bụ Jehova Chineke dị ndụ mere ka ọchịchị m sie ezigbo ike,+ mee ka m nọrọ n’ocheeze Devid nna m, rụọkwara m ụlọ*+ otú o kwere ná nkwa. Eji m Chineke a na-aṅụ iyi na Adọnaịja ga-anwụrịrị+ taa.”