1 Ndị Eze 2:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Eze gwakwara Abayata+ onye nchụàjà, sị: “Lawa n’ala gị dị n’Anatọt.+ I kwesịrị ịnwụ. Ma agaghị m egbu gị taa, n’ihi na ị na-ebu Igbe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova mgbe gị na Devid nna m nọ,+ i sokwa nna m taa ahụhụ niile ọ tara.”+
26 Eze gwakwara Abayata+ onye nchụàjà, sị: “Lawa n’ala gị dị n’Anatọt.+ I kwesịrị ịnwụ. Ma agaghị m egbu gị taa, n’ihi na ị na-ebu Igbe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova mgbe gị na Devid nna m nọ,+ i sokwa nna m taa ahụhụ niile ọ tara.”+