1 Ndị Eze 2:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mgbe Joab nụrụ ihe a, ọ gbagara n’ụlọikwuu Jehova+ ma jidesie mpi dị n’ebe ịchụàjà aka ike. Ọ nọ na-akwado Adọnaịja,+ ma ọ kwadoghị Absalọm.+
28 Mgbe Joab nụrụ ihe a, ọ gbagara n’ụlọikwuu Jehova+ ma jidesie mpi dị n’ebe ịchụàjà aka ike. Ọ nọ na-akwado Adọnaịja,+ ma ọ kwadoghị Absalọm.+