1 Ndị Eze 2:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Eze gwaziri ya, sị: “Mee otú ahụ o kwuru. Gaa gbuo ya, liekwa ya, ka ọbara ndị aka ha dị ọcha o gburu* ghara ịdị n’isi mụ na ezinụlọ nna m.+
31 Eze gwaziri ya, sị: “Mee otú ahụ o kwuru. Gaa gbuo ya, liekwa ya, ka ọbara ndị aka ha dị ọcha o gburu* ghara ịdị n’isi mụ na ezinụlọ nna m.+