32 Jehova ga-emekwa ka ọbara ya dịrị ya n’isi, n’ihi na ọ gara jiri mma agha gbuo mmadụ abụọ ka ya mma, ndị na-emekwa ezi omume karịa ya. Ọ gwaghịkwa Devid nna m na ọ ga-egbu ha. O gburu Abna+ nwa Nee, onyeisi ndị agha Izrel,+ nakwa Amesa+ nwa Jita, onyeisi ndị agha Juda.+