1 Ndị Eze 2:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ọbara ha ga-adị n’isi Joab nakwa n’isi ụmụ ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Ma, Jehova ga-eme ka udo dịrị Devid, ụmụ ya, ezinụlọ ya, na alaeze* ya ruo mgbe ebighị ebi.”
33 Ọbara ha ga-adị n’isi Joab nakwa n’isi ụmụ ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Ma, Jehova ga-eme ka udo dịrị Devid, ụmụ ya, ezinụlọ ya, na alaeze* ya ruo mgbe ebighị ebi.”