1 Ndị Eze 2:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Eze gwaziri Shimiaị, sị: “Ị ma nnọọ ihe ọjọọ niile i mere Devid nna m.+ Jehova ga-emekwa ka i jiri isi gị buru ihe ọjọọ i mere.+
44 Eze gwaziri Shimiaị, sị: “Ị ma nnọọ ihe ọjọọ niile i mere Devid nna m.+ Jehova ga-emekwa ka i jiri isi gị buru ihe ọjọọ i mere.+