1 Ndị Eze 2:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Eze gwaziri Benaya nwa Jehoyada ka ọ gaa gbuo Shimiaị, ya agaa gbuo ya.+ Otú a ka alaeze Solomọn si sie ezigbo ike.+
46 Eze gwaziri Benaya nwa Jehoyada ka ọ gaa gbuo Shimiaị, ya agaa gbuo ya.+ Otú a ka alaeze Solomọn si sie ezigbo ike.+