1 Ndị Eze 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova bụ́ Chineke m, i meela mụnwa bụ́ ohu gị eze, ka m nọchie Devid nna m, n’agbanyeghị na m ka bụ nwata, o nweghịkwa ihe m ma.*+
7 Jehova bụ́ Chineke m, i meela mụnwa bụ́ ohu gị eze, ka m nọchie Devid nna m, n’agbanyeghị na m ka bụ nwata, o nweghịkwa ihe m ma.*+