1 Ndị Eze 3:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Chineke wee sị ya: “Ebe ọ bụ na ị rịọrọ ihe a, ị rịọghị ka ị dị ogologo ndụ ma ọ bụ ka i nwee akụnụba ma ọ bụ ka ndị iro gị nwụọ, kama ị rịọrọ ka m nyere gị aka ịma otú ị ga-esi na-ekpe ikpe ziri ezi,+
11 Chineke wee sị ya: “Ebe ọ bụ na ị rịọrọ ihe a, ị rịọghị ka ị dị ogologo ndụ ma ọ bụ ka i nwee akụnụba ma ọ bụ ka ndị iro gị nwụọ, kama ị rịọrọ ka m nyere gị aka ịma otú ị ga-esi na-ekpe ikpe ziri ezi,+